Jenesis 35:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Ụmụ Rechel mụrụ bụ Josef na Benjamin. Jenesis 46:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Ụmụ Benjamin+ ndị nwoke bụ Bila, Bika, Ashbel, Gira,+ Neeman, Ihaị, Rọsh, Mọpim, Họpim,+ na Ad.+ 1 Ihe E Mere 8:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Benjamin+ mụrụ Bila+ bụ́ ọkpara ya, Ashbel+ nwa ya nke abụọ, Ahara nwa ya nke atọ,