Ọpụpụ 6:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ụmụ nwoke Kohat mụrụ bụ Amram, Izha, Hebrọn, na Ọziel.+ Kohat dịrị ndụ otu narị afọ na iri atọ na atọ (133). Ọnụ Ọgụgụ 3:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ụmụ Kohat ndị nwoke n’ezinụlọ n’ezinụlọ bụ Amram, Izha, Hebrọn, na Ọziel.+
18 Ụmụ nwoke Kohat mụrụ bụ Amram, Izha, Hebrọn, na Ọziel.+ Kohat dịrị ndụ otu narị afọ na iri atọ na atọ (133).