Ọnụ Ọgụgụ 1:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 “Gụọnụ nzukọ Izrel niile ọnụ+ n’otu n’otu, ndị nke ọ bụla n’ezinụlọ ha, n’ọnụmara nke ha. Unu ga-agụ ụmụ nwoke niile ọnụ n’aha n’aha. Diuterọnọmi 2:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Anyị si na Kedesh-bania gagide ije gafere Ndagwurugwu Zired. Ije a were anyị afọ iri atọ na asatọ, ruo mgbe ọgbọ ụmụ nwoke so ná ndị agha nwụchara, otú Jehova ṅụụrụ ha iyi.+ 1 Ndị Kọrịnt 10:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ma, Chineke anabataghị ọtụtụ n’ime ha. Ọ bụ ya mere e ji bibie ha n’ala ịkpa.+
2 “Gụọnụ nzukọ Izrel niile ọnụ+ n’otu n’otu, ndị nke ọ bụla n’ezinụlọ ha, n’ọnụmara nke ha. Unu ga-agụ ụmụ nwoke niile ọnụ n’aha n’aha.
14 Anyị si na Kedesh-bania gagide ije gafere Ndagwurugwu Zired. Ije a were anyị afọ iri atọ na asatọ, ruo mgbe ọgbọ ụmụ nwoke so ná ndị agha nwụchara, otú Jehova ṅụụrụ ha iyi.+