Joshụa 1:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Anyị ga-eme ihe niile i kwuru otú ahụ anyị mere ihe niile Mosis kwuru. Ka Jehova bụ́ Chineke gị nọnyere gị otú ahụ ọ nọnyeere Mosis.+
17 Anyị ga-eme ihe niile i kwuru otú ahụ anyị mere ihe niile Mosis kwuru. Ka Jehova bụ́ Chineke gị nọnyere gị otú ahụ ọ nọnyeere Mosis.+