Ọpụpụ 6:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ihe a bụ aha ụmụ nwoke Livaị mụrụ,+ n’ọnụmara n’ọnụmara: Geshọn, Kohat, na Meraraị.+ Livaị dịrị ndụ otu narị afọ na iri atọ na asaa (137). Ọnụ Ọgụgụ 26:57 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 57 Ndị a bụ ndị Livaị e debara aha ha n’akwụkwọ,+ n’ezinụlọ n’ezinụlọ: Geshọn mụtara ndị ezinụlọ ụmụ Geshọn; Kohat+ mụtara ndị ezinụlọ ụmụ Kohat; Meraraị mụtara ndị ezinụlọ ụmụ Meraraị. 1 Ihe E Mere 23:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Devid wee hazie* ụmụ Livaị n’ìgwè n’ìgwè,+ ya bụ, Geshọn, Kohat, na Meraraị.+
16 Ihe a bụ aha ụmụ nwoke Livaị mụrụ,+ n’ọnụmara n’ọnụmara: Geshọn, Kohat, na Meraraị.+ Livaị dịrị ndụ otu narị afọ na iri atọ na asaa (137).
57 Ndị a bụ ndị Livaị e debara aha ha n’akwụkwọ,+ n’ezinụlọ n’ezinụlọ: Geshọn mụtara ndị ezinụlọ ụmụ Geshọn; Kohat+ mụtara ndị ezinụlọ ụmụ Kohat; Meraraị mụtara ndị ezinụlọ ụmụ Meraraị.