3 “Sịkwa ha, ‘Ihe a bụ àjà a na-esu ọkụ unu ga na-achụrụ Jehova: kwa ụbọchị, unu ga na-achụ ụmụ ebule abụọ ahụ́ dị mma, ndị gbara otu afọ otu afọ, ka ha bụrụ àjà a na-esu ọkụ mgbe niile.+
5 Ị ga-eji otu ụzọ n’ụzọ iri nke otu efa* ntụ ọka e gwere nke ọma, nke a gwara otu ụzọ n’ụzọ anọ nke otu hin* mmanụ oliv, chụọ nke ọ bụla n’ime ha n’àjà ka ọ bụrụ àjà ọka.+