21 Ma ọ bụrụ na anụ ahụ nwere nkwarụ, ya bụ, na ọ dara ngwọrọ ma ọ bụ kpuo ìsì ma ọ bụ nwee nkwarụ ọ bụla ọzọ dị njọ, achụrụla ya Jehova bụ́ Chineke gị n’àjà.+
17“Unu ejila ehi ma ọ bụ atụrụ nwere nkwarụ ma ọ bụ nke nwere nsogbu ọ bụla ọzọ chụọrọ Jehova bụ́ Chineke unu àjà, n’ihi na ọ ga-abụ arụ n’anya Jehova bụ́ Chineke unu.+