36 Unu ga-achụrụ Jehova àjà a na-esu ọkụ ruo ụbọchị asaa. N’ụbọchị nke asatọ, unu ga-enwe mgbakọ dị nsọ.+ Unu ga-achụkwara Jehova àjà a na-esu ọkụ. Ọ bụ nzukọ pụrụ iche. Unu agaghị arụ ọrụ ọ bụla siri ike.
39 Ma n’abalị iri na ise n’ọnwa nke asaa, mgbe unu chịkọtachara ihe ala unu mepụtara, unu ga-eme ememme Jehova ruo ụbọchị asaa.+ Unu ga-ezu naanị ike n’ụbọchị nke mbụ. Unu ga-ezukwa naanị ike n’ụbọchị nke asatọ.+