Levitikọs 23:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 “Gwa ndị Izrel okwu, sị ha, ‘Ememme ndị a ga na-emere Jehova n’oge dị iche iche,+ bụ́ ndị unu ga-ama ọkwa ka e mee,+ bụcha mgbakọ dị nsọ. Ha bụ ememme ndị a ga na-emere m n’oge dị iche iche: Diuterọnọmi 16:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 “Ugboro atọ n’afọ ka ụmụ nwoke unu niile ga-abịa n’ihu Jehova bụ́ Chineke unu n’ebe ọ ga-ahọrọ: n’Ememme Achịcha Na-ekoghị Eko,+ n’Ememme Izu,+ nakwa n’Ememme Ụlọ Ndò.+ E nweghị onye n’ime ha ga-agba aka bịa n’ihu Jehova.
2 “Gwa ndị Izrel okwu, sị ha, ‘Ememme ndị a ga na-emere Jehova n’oge dị iche iche,+ bụ́ ndị unu ga-ama ọkwa ka e mee,+ bụcha mgbakọ dị nsọ. Ha bụ ememme ndị a ga na-emere m n’oge dị iche iche:
16 “Ugboro atọ n’afọ ka ụmụ nwoke unu niile ga-abịa n’ihu Jehova bụ́ Chineke unu n’ebe ọ ga-ahọrọ: n’Ememme Achịcha Na-ekoghị Eko,+ n’Ememme Izu,+ nakwa n’Ememme Ụlọ Ndò.+ E nweghị onye n’ime ha ga-agba aka bịa n’ihu Jehova.