-
Ọnụ Ọgụgụ 4:38-40Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
38 E debara aha ụmụ Geshọn+ n’akwụkwọ n’ezinụlọ n’ezinụlọ nakwa n’ọnụmara n’ọnụmara, 39 malite ná ndị niile dị afọ iri atọ ruo afọ iri ise, bụ́ ndị so n’ìgwè e kenyere ọrụ n’ụlọikwuu nzute. 40 Ndị niile e debara aha ha n’akwụkwọ n’ezinụlọ n’ezinụlọ nakwa n’ọnụmara n’ọnụmara dị puku abụọ, narị isii na iri atọ (2,630).+
-