Ọnụ Ọgụgụ 15:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Unu ga-ejikwa otu ụzọ n’ụzọ anọ nke otu hin mmanya chụọ àjà mmanya mgbe unu na-achụ àjà a na-esu ọkụ+ ma ọ bụ mgbe unu ji nwa ebule ọ bụla na-achụ àjà.
5 Unu ga-ejikwa otu ụzọ n’ụzọ anọ nke otu hin mmanya chụọ àjà mmanya mgbe unu na-achụ àjà a na-esu ọkụ+ ma ọ bụ mgbe unu ji nwa ebule ọ bụla na-achụ àjà.