Levitikọs 3:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 “‘Ọ bụrụ na àjà ọ chọrọ ịchụ bụ àjà udo,+ ọ bụrụkwa na ọ ga-esi n’ìgwè ehi weta anụ ọ ga-eji chụọ ya, ma ọ̀ bụ oké ma ọ̀ bụ nne, ọ bụ nke ahụ́ dị mma ka ọ ga-ewetara Jehova.
3 “‘Ọ bụrụ na àjà ọ chọrọ ịchụ bụ àjà udo,+ ọ bụrụkwa na ọ ga-esi n’ìgwè ehi weta anụ ọ ga-eji chụọ ya, ma ọ̀ bụ oké ma ọ̀ bụ nne, ọ bụ nke ahụ́ dị mma ka ọ ga-ewetara Jehova.