Abụ Ọma 94:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 94 Jehova, Chineke nke na-abọ ọbọ,+Chineke nke na-abọ ọbọ, gosi na ị dị ebube. Aịzaya 1:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 N’ihi ya, ezi Onyenwe anyị, bụ́ Jehova nke ụsụụ ndị agha,Dike ndị Izrel, kwuru, sị: “M ga-eme ka ndị iro m kwụsị inye m nsogbu. M ga-atakwa ha ahụhụ.+ Nehọm 1:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Jehova bụ Chineke nke chọrọ ka a na-efe naanị ya ofufe.+ Ọ na-abọkwa ọbọ. Jehova na-abọ ọbọ, na-ewekwa iwe.+ Jehova na-ata ndị iro ya ahụhụ. Ọ na-ewesokwa ndị iro ya iwe.
24 N’ihi ya, ezi Onyenwe anyị, bụ́ Jehova nke ụsụụ ndị agha,Dike ndị Izrel, kwuru, sị: “M ga-eme ka ndị iro m kwụsị inye m nsogbu. M ga-atakwa ha ahụhụ.+
2 Jehova bụ Chineke nke chọrọ ka a na-efe naanị ya ofufe.+ Ọ na-abọkwa ọbọ. Jehova na-abọ ọbọ, na-ewekwa iwe.+ Jehova na-ata ndị iro ya ahụhụ. Ọ na-ewesokwa ndị iro ya iwe.