Ọnụ Ọgụgụ 25:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ndị ọrịa ọjọọ ahụ gburu dị puku mmadụ iri abụọ na puku anọ (24,000).+ 1 Ndị Kọrịnt 10:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ka anyị gharakwa ịkwa iko* otú ụfọdụ n’ime ha kwara, nke mere ka puku iri abụọ na puku atọ (23,000) n’ime ha nwụọ n’otu ụbọchị.+
8 Ka anyị gharakwa ịkwa iko* otú ụfọdụ n’ime ha kwara, nke mere ka puku iri abụọ na puku atọ (23,000) n’ime ha nwụọ n’otu ụbọchị.+