2 “Nye ndị Izrel iwu ka ha si n’ebe unu mara ụlọikwuu kpọpụ ndị niile na-arịa ekpenta+ na ndị niile ihe na-agbapụta n’ahụ́+ nakwa ndị niile na-adịghị ọcha maka na ha metụrụ onye nwụrụ anwụ* aka.+
16 Onye ọ bụla nke nọ n’èzí metụ onye e ji mma agha gbuo aka ma ọ bụ metụ ozu onye nwụụrụ onwe ya aka ma ọ bụ metụ ọkpụkpụ mmadụ ma ọ bụ ili aka ga-abụ onye na-adịghị ọcha ruo ụbọchị asaa.+