Ọnụ Ọgụgụ 18:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Jehova wee sị Erọn: “Ị gaghị eketa ala n’ala Izrel, e nweghịkwa ala ha ga-abụ nke gị.+ Abụ m òkè gị, bụrụkwa ihe ị ga-eketa n’etiti ndị Izrel.+ Ọnụ Ọgụgụ 18:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 Unu ga-esi n’onyinye niile kacha mma a na-enye unu nye Jehova ụdị onyinye ọ bụla,+ ka ọ bụrụ ihe dị nsọ.
20 Jehova wee sị Erọn: “Ị gaghị eketa ala n’ala Izrel, e nweghịkwa ala ha ga-abụ nke gị.+ Abụ m òkè gị, bụrụkwa ihe ị ga-eketa n’etiti ndị Izrel.+
29 Unu ga-esi n’onyinye niile kacha mma a na-enye unu nye Jehova ụdị onyinye ọ bụla,+ ka ọ bụrụ ihe dị nsọ.