Ọpụpụ 23:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 “M ga-eme ka ndị niile unu ga-ezute na-atụ m ụjọ tupu unu erute.+ M ga-etinye ha n’ọgba aghara. M ga-emekwa ka ndị iro unu niile gbaara unu ọsọ.*+ Levitikọs 26:7, 8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Unu ga-achụ ndị iro unu ọsọ, unu ga-ejikwa mma agha merie ha. 8 Mmadụ ise n’ime unu ga-achụ otu narị (100) mmadụ ọsọ, otu narị (100) mmadụ n’ime unu ga-achụ puku mmadụ iri (10,000) ọsọ. Unu ga-ejikwa mma agha merie ndị iro unu.+
27 “M ga-eme ka ndị niile unu ga-ezute na-atụ m ụjọ tupu unu erute.+ M ga-etinye ha n’ọgba aghara. M ga-emekwa ka ndị iro unu niile gbaara unu ọsọ.*+
7 Unu ga-achụ ndị iro unu ọsọ, unu ga-ejikwa mma agha merie ha. 8 Mmadụ ise n’ime unu ga-achụ otu narị (100) mmadụ ọsọ, otu narị (100) mmadụ n’ime unu ga-achụ puku mmadụ iri (10,000) ọsọ. Unu ga-ejikwa mma agha merie ndị iro unu.+