Joshụa 24:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Emechakwara m ziga Mosis na Erọn+ ka ha nyere unu aka. Atakwara m ndị Ijipt ezigbo ahụhụ,+ ma kpọpụtazie unu ebe ahụ. 1 Samuel 12:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 “Ngwa ngwa Jekọb kwatara Ijipt,+ nna nna unu hà malitere ịrịọ Jehova ka o nyere ha aka,+ Jehova eziga Mosis+ na Erọn, ha esi n’Ijipt dute nna nna unu hà ka ha biri ebe a.+
5 Emechakwara m ziga Mosis na Erọn+ ka ha nyere unu aka. Atakwara m ndị Ijipt ezigbo ahụhụ,+ ma kpọpụtazie unu ebe ahụ.
8 “Ngwa ngwa Jekọb kwatara Ijipt,+ nna nna unu hà malitere ịrịọ Jehova ka o nyere ha aka,+ Jehova eziga Mosis+ na Erọn, ha esi n’Ijipt dute nna nna unu hà ka ha biri ebe a.+