Jenesis 47:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Josef wee nye nna ya na ụmụnne ya ala ebe ha ga-ebi n’Ijipt. O nyere ha ala n’ebe kacha mma n’Ijipt, ya bụ, n’ala Ramesis,*+ otú Fero nyere ya n’iwu. Ọpụpụ 12:37 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 37 Ndị Izrel wee si na Ramesis+ pụọ gawa Sọkọt.+ Ha dị narị puku ụmụ nwoke isii (600,000) ji ụkwụ aga, ma e wepụ ụmụntakịrị.+
11 Josef wee nye nna ya na ụmụnne ya ala ebe ha ga-ebi n’Ijipt. O nyere ha ala n’ebe kacha mma n’Ijipt, ya bụ, n’ala Ramesis,*+ otú Fero nyere ya n’iwu.
37 Ndị Izrel wee si na Ramesis+ pụọ gawa Sọkọt.+ Ha dị narị puku ụmụ nwoke isii (600,000) ji ụkwụ aga, ma e wepụ ụmụntakịrị.+