Ọpụpụ 12:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 “Ọnwa a ga-abụrụ unu mbido ọnwa. Ọ ga-abụrụ unu ọnwa mbụ n’afọ.+ Ọpụpụ 13:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Unu na-apụ taa, n’ọnwa Ebib.*+