Ọpụpụ 12:37 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 37 Ndị Izrel wee si na Ramesis+ pụọ gawa Sọkọt.+ Ha dị narị puku ụmụ nwoke isii (600,000) ji ụkwụ aga, ma e wepụ ụmụntakịrị.+
37 Ndị Izrel wee si na Ramesis+ pụọ gawa Sọkọt.+ Ha dị narị puku ụmụ nwoke isii (600,000) ji ụkwụ aga, ma e wepụ ụmụntakịrị.+