Ọpụpụ 14:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Ndị Izrel wee si n’etiti oké osimiri ahụ, n’ala nkịtị, gafere.+ Mmiri ahụ dị ka mgbidi n’aka nri ha nakwa n’aka ekpe ha.+
22 Ndị Izrel wee si n’etiti oké osimiri ahụ, n’ala nkịtị, gafere.+ Mmiri ahụ dị ka mgbidi n’aka nri ha nakwa n’aka ekpe ha.+