Ọpụpụ 17:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Nzukọ Izrel niile si n’ala ịkpa Sin pụọ.+ Ọ na-abụ ha si otu ebe kwalie, ha agaa n’ebe ọzọ, otú Jehova nyere ha n’iwu.+ Ha wee maa ụlọikwuu na Refidim.+ Ma mmiri ha ga-aṅụ adịghị. Ọpụpụ 17:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ndị Amalek+ bịara lụso ndị Izrel agha na Refidim.+
17 Nzukọ Izrel niile si n’ala ịkpa Sin pụọ.+ Ọ na-abụ ha si otu ebe kwalie, ha agaa n’ebe ọzọ, otú Jehova nyere ha n’iwu.+ Ha wee maa ụlọikwuu na Refidim.+ Ma mmiri ha ga-aṅụ adịghị.