Ọnụ Ọgụgụ 11:34 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 34 Ha wee kpọọ ebe ahụ Kibrọt-hateeva,*+ n’ihi na ọ bụ n’ebe ahụ ka ha liri ndị ahụ nwere akpịrị ogologo.+ Diuterọnọmi 9:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 “Na Tabera,+ Masa,+ nakwa na Kibrọt-hateeva,+ unu kpasukwara Jehova iwe.
34 Ha wee kpọọ ebe ahụ Kibrọt-hateeva,*+ n’ihi na ọ bụ n’ebe ahụ ka ha liri ndị ahụ nwere akpịrị ogologo.+