Ọnụ Ọgụgụ 11:35 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 35 Ndị Izrel si na Kibrọt-hateeva kwaga Hazirọt. Ha wee nọrọ na Hazirọt.+ Ọnụ Ọgụgụ 12:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ndị Izrel wee si na Hazirọt kwalie.+ Ha malitere ịma ụlọikwuu n’ala ịkpa Peran.+