Joshụa 3:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Mgbe ndị nchụàjà ndị bu igbe ọgbụgba ndụ Jehova kwụụrụ n’ala nkịtị+ n’etiti Osimiri Jọdan, ndị Izrel niile nọ na-aga n’ala nkịtị+ ruo mgbe ha niile gafechara Osimiri Jọdan.
17 Mgbe ndị nchụàjà ndị bu igbe ọgbụgba ndụ Jehova kwụụrụ n’ala nkịtị+ n’etiti Osimiri Jọdan, ndị Izrel niile nọ na-aga n’ala nkịtị+ ruo mgbe ha niile gafechara Osimiri Jọdan.