Diuterọnọmi 32:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Mgbe Onye Kacha Elu kenyere mba dị iche iche ala ha,+Mgbe o kewara ụmụ Adam,* otu onye na ibe ya,+O ji otú ndị Izrel hà+Kpaara ndị dị iche iche ókè.+
8 Mgbe Onye Kacha Elu kenyere mba dị iche iche ala ha,+Mgbe o kewara ụmụ Adam,* otu onye na ibe ya,+O ji otú ndị Izrel hà+Kpaara ndị dị iche iche ókè.+