Ndị Ikpe 1:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Ma, ndị Benjamin achụpụghị ndị Jebus bi na Jeruselem. N’ihi ya, ndị Jebus na ndị Benjamin bi na Jeruselem ruo taa.+ Abụ Ọma 106:34 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 34 Ha ebibighị mba dị iche iche,+Otú Jehova nyere ha n’iwu.+
21 Ma, ndị Benjamin achụpụghị ndị Jebus bi na Jeruselem. N’ihi ya, ndị Jebus na ndị Benjamin bi na Jeruselem ruo taa.+