Joshụa 15:1, 2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ala ebo Juda ketara+ n’ezinụlọ n’ezinụlọ malitere n’ókè ala Ịdọm,+ ya bụ, n’ala ịkpa Zin, ruo ebe Negeb* gwụrụ n’ebe ndịda. 2 N’ebe ndịda, ala ha malitere n’ọnụ mmiri Oké Osimiri Nnu.+ Ọnụ mmiri ahụ dị ebe e si aga n’ebe ndịda.
15 Ala ebo Juda ketara+ n’ezinụlọ n’ezinụlọ malitere n’ókè ala Ịdọm,+ ya bụ, n’ala ịkpa Zin, ruo ebe Negeb* gwụrụ n’ebe ndịda. 2 N’ebe ndịda, ala ha malitere n’ọnụ mmiri Oké Osimiri Nnu.+ Ọnụ mmiri ahụ dị ebe e si aga n’ebe ndịda.