Ọnụ Ọgụgụ 13:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Ha wee gakwuru Mosis na Erọn na nzukọ Izrel niile n’ala ịkpa Peran, nke dị na Kedesh.+ Ha wee kọọrọ nzukọ ahụ niile otú ha si jee, gosikwa ha mkpụrụ ndị si n’ala ahụ. Ọnụ Ọgụgụ 32:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ọ bụ ihe a ka nna unu hà mere mgbe m si na Kedesh-bania ziga ha ka ha gaa hụ ala ahụ.+
26 Ha wee gakwuru Mosis na Erọn na nzukọ Izrel niile n’ala ịkpa Peran, nke dị na Kedesh.+ Ha wee kọọrọ nzukọ ahụ niile otú ha si jee, gosikwa ha mkpụrụ ndị si n’ala ahụ.