Joshụa 15:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ala ebo Juda ketara+ n’ezinụlọ n’ezinụlọ malitere n’ókè ala Ịdọm,+ ya bụ, n’ala ịkpa Zin, ruo ebe Negeb* gwụrụ n’ebe ndịda. Joshụa 15:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 O si ebe ahụ ruo n’ebe ndịda n’ụzọ e si agbago Akrabim,+ garakwa ruo Zin, sikwa n’ebe ndịda ahụ ruo Kedesh-bania,+ na-agakwa ruo Hezrọn. O sikwa ebe ahụ ruo Ada, garakwa ruo Kaka.
15 Ala ebo Juda ketara+ n’ezinụlọ n’ezinụlọ malitere n’ókè ala Ịdọm,+ ya bụ, n’ala ịkpa Zin, ruo ebe Negeb* gwụrụ n’ebe ndịda.
3 O si ebe ahụ ruo n’ebe ndịda n’ụzọ e si agbago Akrabim,+ garakwa ruo Zin, sikwa n’ebe ndịda ahụ ruo Kedesh-bania,+ na-agakwa ruo Hezrọn. O sikwa ebe ahụ ruo Ada, garakwa ruo Kaka.