Ọpụpụ 23:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 “M ga-eme ka ókè nke ala unu malite n’Oké Osimiri Uhie ruo n’oké osimiri ndị Filistia, malitekwa n’ala ịkpa ruo n’Osimiri Yufretis;+ n’ihi na m ga-enyefe ndị bi n’ala ahụ n’aka unu, unu ga-achụpụkwa ha.+ Joshụa 15:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ala ebo Juda ketara+ n’ezinụlọ n’ezinụlọ malitere n’ókè ala Ịdọm,+ ya bụ, n’ala ịkpa Zin, ruo ebe Negeb* gwụrụ n’ebe ndịda. Joshụa 15:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 O ruru Azmọn,+ ruokwa na Ndagwurugwu* Ijipt,+ ma kwụsị n’Oké Osimiri Mediterenian.* Ala a ka ha ketara n’ebe ndịda.
31 “M ga-eme ka ókè nke ala unu malite n’Oké Osimiri Uhie ruo n’oké osimiri ndị Filistia, malitekwa n’ala ịkpa ruo n’Osimiri Yufretis;+ n’ihi na m ga-enyefe ndị bi n’ala ahụ n’aka unu, unu ga-achụpụkwa ha.+
15 Ala ebo Juda ketara+ n’ezinụlọ n’ezinụlọ malitere n’ókè ala Ịdọm,+ ya bụ, n’ala ịkpa Zin, ruo ebe Negeb* gwụrụ n’ebe ndịda.
4 O ruru Azmọn,+ ruokwa na Ndagwurugwu* Ijipt,+ ma kwụsị n’Oké Osimiri Mediterenian.* Ala a ka ha ketara n’ebe ndịda.