Ọnụ Ọgụgụ 13:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Ha wee gaa nyopụta otú ala ahụ dị malite n’ala ịkpa Zin+ ruo Rihọb,+ nke dị nso na Libo-hemat.*+ 2 Ndị Eze 14:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 O nwetaghachiri ala ndị Izrel malite na Libo-hemat*+ ruo n’Oké Osimiri Araba,*+ si otú a mezuo ihe Jehova bụ́ Chineke Izrel si n’ọnụ ohu ya bụ́ Jona+ kwuo. Jona onye amụma bụ nwa Amitaị, bụrụkwa onye Gat-hifa.+
25 O nwetaghachiri ala ndị Izrel malite na Libo-hemat*+ ruo n’Oké Osimiri Araba,*+ si otú a mezuo ihe Jehova bụ́ Chineke Izrel si n’ọnụ ohu ya bụ́ Jona+ kwuo. Jona onye amụma bụ nwa Amitaị, bụrụkwa onye Gat-hifa.+