Ọnụ Ọgụgụ 14:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 E nweghị onye n’ime unu ga-aba n’ala ahụ m ṅụrụ iyi na unu ga-ebi na ya,+ ma e wepụ Keleb nwa Jefune na Joshụa nwa Nọn.+ Ọnụ Ọgụgụ 26:65 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 65 N’ihi na Jehova kwuru banyere ndị ahụ, sị: “Ha ga-anwụrịrị n’ala ịkpa.”+ N’ihi ya, e nweghị nwoke ọ bụla fọrọ n’ime ha ma e wepụ Keleb nwa Jefune na Joshụa nwa Nọn.+
30 E nweghị onye n’ime unu ga-aba n’ala ahụ m ṅụrụ iyi na unu ga-ebi na ya,+ ma e wepụ Keleb nwa Jefune na Joshụa nwa Nọn.+
65 N’ihi na Jehova kwuru banyere ndị ahụ, sị: “Ha ga-anwụrịrị n’ala ịkpa.”+ N’ihi ya, e nweghị nwoke ọ bụla fọrọ n’ime ha ma e wepụ Keleb nwa Jefune na Joshụa nwa Nọn.+