Jenesis 46:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 A mụụrụ Josef Manase+ na Ifrem+ n’Ijipt. Ọ bụ Asinat+ nwa Pọtifera, onye nchụàjà Ọn,* mụụrụ ya ụmụ ahụ. Jenesis 48:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ụmụ nwoke abụọ a mụụrụ gị n’Ijipt tupu mụ abịakwute gị n’Ijipt ebe a bụ ụmụ m.+ Ifrem na Manase ga-abụ ụmụ m otú Ruben na Simiọn bụ ụmụ m.+ Joshụa 16:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ala ụmụ Josef+ ketara mgbe e fere nza+ bidoro n’Osimiri Jọdan, nke dị nso na Jeriko, ruo na mmiri dị n’ebe ọwụwa anyanwụ Jeriko, ruokwa n’ala ịkpa nke si na Jeriko gbagoo n’ala Betel bụ́ ugwu ugwu.+
20 A mụụrụ Josef Manase+ na Ifrem+ n’Ijipt. Ọ bụ Asinat+ nwa Pọtifera, onye nchụàjà Ọn,* mụụrụ ya ụmụ ahụ.
5 Ụmụ nwoke abụọ a mụụrụ gị n’Ijipt tupu mụ abịakwute gị n’Ijipt ebe a bụ ụmụ m.+ Ifrem na Manase ga-abụ ụmụ m otú Ruben na Simiọn bụ ụmụ m.+
16 Ala ụmụ Josef+ ketara mgbe e fere nza+ bidoro n’Osimiri Jọdan, nke dị nso na Jeriko, ruo na mmiri dị n’ebe ọwụwa anyanwụ Jeriko, ruokwa n’ala ịkpa nke si na Jeriko gbagoo n’ala Betel bụ́ ugwu ugwu.+