Jenesis 49:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ana m abụ iwe ha na ọnụma ha ọnụ n’ihi na o mere ka ha mee ihe jọgburu onwe ya na ihe na-agbawa obi.+ Ka m kesaa ha n’ebe dị iche iche n’ala Jekọb, ka m meekwa ka ha gbasasịa n’ala Izrel.+
7 Ana m abụ iwe ha na ọnụma ha ọnụ n’ihi na o mere ka ha mee ihe jọgburu onwe ya na ihe na-agbawa obi.+ Ka m kesaa ha n’ebe dị iche iche n’ala Jekọb, ka m meekwa ka ha gbasasịa n’ala Izrel.+