Ọnụ Ọgụgụ 35:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 “‘Ọ bụ onye na-abọrọ onye nwụrụ anwụ ọbọ ga-egbu onye ahụ gburu mmadụ.* Ọ bụ yanwa ga-egbu ya ma o zute ya. Diuterọnọmi 19:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ma ọ́ bụghị ya, onye na-abọrọ onye nwụrụ anwụ ọbọ+ nwere ike iji iwe chụwa onye ahụ gburu mmadụ, chụkwute ya ma gbuo ya maka na obodo ọ na-agbaga dị ezigbo anya. Ma, ebe ọ bụ na ọ kpọbughị onye ahụ asị,+ o kwesịghị ịnwụ.
19 “‘Ọ bụ onye na-abọrọ onye nwụrụ anwụ ọbọ ga-egbu onye ahụ gburu mmadụ.* Ọ bụ yanwa ga-egbu ya ma o zute ya.
6 Ma ọ́ bụghị ya, onye na-abọrọ onye nwụrụ anwụ ọbọ+ nwere ike iji iwe chụwa onye ahụ gburu mmadụ, chụkwute ya ma gbuo ya maka na obodo ọ na-agbaga dị ezigbo anya. Ma, ebe ọ bụ na ọ kpọbughị onye ahụ asị,+ o kwesịghị ịnwụ.