Ọpụpụ 25:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ha ga-arụrụ m ebe a ga-anọ na-efe m, m ga-ebinyekwara ha.+ Levitikọs 26:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 M ga-anọnyere unu ma bụrụ Chineke unu,+ unu ga-abụkwa ndị m.+