Ọnụ Ọgụgụ 27:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Ụmụ nwaanyị Zelofehad+ wee bịa. Zelofehad bụ nwa Hifa, nwa Gilied, nwa Mekia, nwa Manase, onye si n’ezinụlọ ndị si n’ebo Manase nwa Josef. Aha ụmụ nwaanyị ọ mụtara bụ Mala, Noa, Họgla, Milka, na Teza.
27 Ụmụ nwaanyị Zelofehad+ wee bịa. Zelofehad bụ nwa Hifa, nwa Gilied, nwa Mekia, nwa Manase, onye si n’ezinụlọ ndị si n’ebo Manase nwa Josef. Aha ụmụ nwaanyị ọ mụtara bụ Mala, Noa, Họgla, Milka, na Teza.