-
Ọnụ Ọgụgụ 3:39Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
39 Ụmụ nwoke ndị Livaị niile Mosis na Erọn debara aha ha n’akwụkwọ n’ezinụlọ n’ezinụlọ otú Jehova nyere n’iwu, bụ́ ndị dị otu ọnwa gbagowe, dị puku iri abụọ na puku abụọ (22,000).
-
-
Ọnụ Ọgụgụ 3:43Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
43 Ụmụ nwoke niile e bu ụzọ mụọ e debara aha ha n’akwụkwọ, bụ́ ndị dị otu ọnwa gbagowe, dị puku iri abụọ na abụọ, narị abụọ na iri asaa na atọ (22,273).
-