Ọnụ Ọgụgụ 3:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ụmụ Kohat ndị nwoke n’ezinụlọ n’ezinụlọ bụ Amram, Izha, Hebrọn, na Ọziel.+ Ọnụ Ọgụgụ 3:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Ezinụlọ ụmụ Amram, ezinụlọ ụmụ Izha, ezinụlọ ụmụ Hebrọn, na ezinụlọ ụmụ Ọziel si n’ezinụlọ Kohat. Ọ bụ ha bụ ndị ezinụlọ ụmụ Kohat.+
27 Ezinụlọ ụmụ Amram, ezinụlọ ụmụ Izha, ezinụlọ ụmụ Hebrọn, na ezinụlọ ụmụ Ọziel si n’ezinụlọ Kohat. Ọ bụ ha bụ ndị ezinụlọ ụmụ Kohat.+