1 Ihe E Mere 23:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 A gụkwara ndị Livaị ọnụ malite ná ndị gbara afọ iri atọ gbagowe.+ Ụmụ nwoke niile dị puku iri atọ na puku asatọ (38,000). Luk 3:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Jizọs+ dị ihe dị ka afọ iri atọ+ mgbe o bidoro ozi ya. Dị ka ndị mmadụ chere, ọ bụnwa Josef,+nwa Hilaị,
3 A gụkwara ndị Livaị ọnụ malite ná ndị gbara afọ iri atọ gbagowe.+ Ụmụ nwoke niile dị puku iri atọ na puku asatọ (38,000).
23 Jizọs+ dị ihe dị ka afọ iri atọ+ mgbe o bidoro ozi ya. Dị ka ndị mmadụ chere, ọ bụnwa Josef,+nwa Hilaị,