-
Levitikọs 24:5, 6Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
5 “Ị ga-eji ntụ ọka e gwere nke ọma mee achịcha iri na abụọ dị okirikiri. A ga-eji ụzọ abụọ n’ụzọ iri nke otu efa* ntụ ọka mee nke ọ bụla n’ime ha. 6 Ị ga-edosa ha n’ihu Jehova n’elu tebụl ahụ e ji ọlaedo a na-agwaghị agwa rụọ.+ Ha ga-adị ahịrị abụọ. Achịcha isii ga-adị n’otu ahịrị, isii adịrị n’ahịrị nke ọzọ.+
-