-
Ọpụpụ 19:21Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
21 Jehova gwaziri Mosis, sị: “Gbadaa, dọọ ha aka ná ntị ka ha ghara isi ọnwụ bịa ka ha lee Jehova anya, ma ọ́ bụghị ya, ọtụtụ n’ime ha ga-anwụ.
-