Ọnụ Ọgụgụ 3:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Ezinụlọ ụmụ Libnaị na ezinụlọ ụmụ Shimiaị si n’ezinụlọ Geshọn.+ Ọ bụ ha bụ ndị ezinụlọ ụmụ Geshọn. Ọnụ Ọgụgụ 3:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Ndị ezinụlọ ụmụ Geshọn mara ụlọikwuu ha n’azụ ụlọikwuu ahụ,+ n’ebe ọdịda anyanwụ.
21 Ezinụlọ ụmụ Libnaị na ezinụlọ ụmụ Shimiaị si n’ezinụlọ Geshọn.+ Ọ bụ ha bụ ndị ezinụlọ ụmụ Geshọn.