Ọpụpụ 6:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ụmụ nwoke Meraraị mụrụ bụ Malaị na Mushaị. Ha bụ ndị ezinụlọ ndị Livaị, n’ọnụmara n’ọnụmara.+ Ọnụ Ọgụgụ 3:33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 Ezinụlọ ụmụ Malaị na ezinụlọ ụmụ Mushaị si n’ezinụlọ Meraraị. Ọ bụ ha bụ ndị ezinụlọ Meraraị.+