37 Ị ga-eji osisi akeshịa rụọ ogidi ise maka ákwà ngebichi* ahụ ma jiri ọlaedo machie ha. Ị ga-eji ọlaedo rụọ ihe a ga-eji ekonye ihe na ha, jirikwa ọla kọpa kpụọ ntọala ise nwere oghere a ga-akwụnye ogidi ndị ahụ na ha.
38 Ọ rụkwara ogidi ise ya na ihe a ga-eji ekonye ihe na ha. O ji ọlaedo machie elu ha nakwa ihe ndị e ji ejikọ ihe* na ha. Ma, ọ bụ ọla kọpa ka e ji rụọ ntọala ise ha ndị nwere oghere.