Ọnụ Ọgụgụ 4:22, 23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 “A ga-agụ ụmụ Geshọn ndị nwoke ọnụ+ n’ọnụmara n’ọnụmara nakwa n’ezinụlọ n’ezinụlọ. 23 Ị ga-edeba aha ndị niile dị malite n’afọ iri atọ ruo afọ iri ise n’akwụkwọ, bụ́ ndị so n’ìgwè e kenyere ije ozi n’ụlọikwuu nzute.
22 “A ga-agụ ụmụ Geshọn ndị nwoke ọnụ+ n’ọnụmara n’ọnụmara nakwa n’ezinụlọ n’ezinụlọ. 23 Ị ga-edeba aha ndị niile dị malite n’afọ iri atọ ruo afọ iri ise n’akwụkwọ, bụ́ ndị so n’ìgwè e kenyere ije ozi n’ụlọikwuu nzute.