Jenesis 29:33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 O wee dị ime ọzọ mụọ nwa nwoke ma sị: “Ọ bụ maka na Jehova egeela m ntị wee nyekwa m nwa a maka na di m ahụghị m n’anya.” Ọ gụrụ ya Simiọn.*+ Jenesis 46:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ụmụ Simiọn+ ndị nwoke bụ Jemuel, Jemin, Ohad, Jekin, Zoha, na Sheọl.+ Ọ bụ nwaanyị Kenan mụrụ Sheọl. Ọnụ Ọgụgụ 2:12, 13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ndị ga-ama ụlọikwuu n’otu akụkụ ebo Ruben bụ ebo Simiọn. Onyeisi ụmụ Simiọn bụ Shelumiel+ nwa Zurishadaị. 13 Ndị e debara aha ha n’akwụkwọ ka ha soro ya na-aga agha dị puku iri ise na itoolu na narị atọ (59,300).+
33 O wee dị ime ọzọ mụọ nwa nwoke ma sị: “Ọ bụ maka na Jehova egeela m ntị wee nyekwa m nwa a maka na di m ahụghị m n’anya.” Ọ gụrụ ya Simiọn.*+
10 Ụmụ Simiọn+ ndị nwoke bụ Jemuel, Jemin, Ohad, Jekin, Zoha, na Sheọl.+ Ọ bụ nwaanyị Kenan mụrụ Sheọl.
12 Ndị ga-ama ụlọikwuu n’otu akụkụ ebo Ruben bụ ebo Simiọn. Onyeisi ụmụ Simiọn bụ Shelumiel+ nwa Zurishadaị. 13 Ndị e debara aha ha n’akwụkwọ ka ha soro ya na-aga agha dị puku iri ise na itoolu na narị atọ (59,300).+