Jenesis 30:10, 11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Zilpa, bụ́ nwaanyị na-ejere Lia ozi, wee mụọrọ Jekọb nwa nwoke. 11 Lia wee sị: “Ihe ọma adabarala m.” O wee gụọ ya Gad.*+ Jenesis 46:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ụmụ Gad+ ndị nwoke bụ Zifiọn, Hagaị, Shunaị, Ezbọn, Iraị, Arodaị, na Arilaị.+ Ọnụ Ọgụgụ 2:14, 15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ebo ga-ama ụlọikwuu n’akụkụ nke ọzọ nke ebo Ruben bụ ebo Gad. Onyeisi ụmụ Gad bụ Elayasaf+ nwa Ruel. 15 Ndị e debara aha ha n’akwụkwọ ka ha soro ya na-aga agha dị puku iri anọ na ise, narị isii na iri ise (45,650).+
10 Zilpa, bụ́ nwaanyị na-ejere Lia ozi, wee mụọrọ Jekọb nwa nwoke. 11 Lia wee sị: “Ihe ọma adabarala m.” O wee gụọ ya Gad.*+
14 Ebo ga-ama ụlọikwuu n’akụkụ nke ọzọ nke ebo Ruben bụ ebo Gad. Onyeisi ụmụ Gad bụ Elayasaf+ nwa Ruel. 15 Ndị e debara aha ha n’akwụkwọ ka ha soro ya na-aga agha dị puku iri anọ na ise, narị isii na iri ise (45,650).+